Ihe Ọmụmụ 1
Sọnde So Ka Ekeresimesi Gasịrị
Jenụwarị 5, 2025
Isiokwu: Nghọta Ozurumba Ihe Bụ Nwatakịrị
Ihe Ọmụmụ 2
Sọnde So Ka Epifani Gara
Jenụwarị 12, 2025
Isiokwu: Nwatakịrị N’Ụsoro Nkọwa Akwụkwọ Nsọ (I)
Ihe Ọmụmụ 3
Sọnde Nke Abụọ Ka Epifanị Gara
Jenụwarị 19, 2025
Isiokwu: Nwatakịrị n’Usoro Nkọwa Akwụkwọ Nsọ (2): Obere Nwa
Ihe Ọmụmụ 4
Sọnde Nke Atọ Ka Epifanị Gara
Jenụwarị 26, 2025
Isiokwu: Nwa N’Ụsoro Nkọwa Akwụkwọ Nsọ (3): Ịmụ Ọhụrụ N’Ime Kraịst
Ihe Ọmụmụ 5
Sọnde Nke Anọ Ka Epifanị Gara
Febụwarị 2, 2025
Isiokwu: Haa Ara Ma Kụzie N’Ụzọ Kwesịrị
Ihe Ọmụmụ 6
Sọnde Nke Ise Ka Epifanị Gara
Febụwarị 9, 2025
Isiokwu: Kpọdata Ngọzi Chineke n’Isi Ha
Ihe Ọmụmụ 7
Sọnde Septụagesima
Febụwarị 16, 2025
Isiokwu: Ime Mmiri Chukwu Ụmụntakịrị
Ihe Ọmụmụ 8
Sọnde Sexagesima
Febụwarị 23, 2025
Isiokwu: Ịdị Ike
Ihe Ọmụmụ 9
Sọnde Quịnquagesịma
Maachị 2, 2025
Isiokwu: Ọchịchọ
Ihe Ọmụmụ 10
Sọnde Nke Mbụ N’ime Lentị
Maachị 9, 2025
Isiokwu: Ime Ka A Mata Mmegide Na-Adi n’ihi Ịbụ Nwoke Maọbụ Nwaanyị Dị Ka Ọ Dị n’ Akwụkwọ Nsọ
Install
Scroll to Top

Chọọchị nke Naijiria
(Anglican Communion)

Akwụkwọ Ọmụmụ 2025

Isiokwu Izugbe
Ọchịchị Isi Chineke:
Ụmụntakịrị na Alaeze Chineke