Ihe Ọmụmụ 11
Sọnde Nke Abụọ N’ime Lenti
Maachị 16, 2025
Isiokwu: Imebi Ikpe Ziri Ezi nke Chineke
Ihe Ọmụmụ 12
Sọnde Nke Atọ Nime Lentị
Maachị 23, 2025
Isiokwu: Ihe ndị na-akpalite mmegide na-adị n’ihi ịbụ nwoke maọbụ nwaanyị (ihe gbasara omenala, mmekọrịta ọhanaeze na ndị nne na nna)
Ihe Ọmụmụ 13
Sọnde Nke Anọ N’ime Lentị
Maachị 30, 2025
Isiokwu: Nne Na-Atụ Egwu Chukwu
Ihe Ọmụmụ 14
Sọnde Nke Ise N’ime Lentị
Aprel 6, 2025
Isiokwu: Ọchịchọ Ịmata Ihe
Ihe Ọmụmụ 15
Ụka Igu Nkwụ
Aprel 13, 2025
Isiokwu: Hosanna! Site n’Aka Ụmụntakịrị
Ihe Ọmụmụ 16
Ụka Ista
Aprel 20, 2025
Isiokwu: Mbilite n’Ọnwụ Ime nke Mmụọ
Ihe Ọmụmụ 17
Sọnde Nke Mbụ Ka Ista Gara
Aprel 27, 2025
Isiokwu: Iche Ezi Echiche
Ihe Ọmụmụ 18
Sọnde Nke Abụọ Ka Ista Gara
Mee 4, 2025
Isiokwu: Mmekpa Ahụ
Ihe Ọmụmụ 19
Sọnde Nke Atọ Ka Ista Gara
Mee 11, 2025
Isiokwu: Ịsị Asị
Ihe Ọmụmụ 20
Sọnde Nke Anọ Ka Ista Gara
Mee 18, 2025
Isiokwu: Nghọgbu
Install
Scroll to Top

Chọọchị nke Naijiria
(Anglican Communion)

Akwụkwọ Ọmụmụ 2025

Isiokwu Izugbe
Ọchịchị Isi Chineke:
Ụmụntakịrị na Alaeze Chineke