Ihe Ọmụmụ 41
Sọnde Nke Iri Na Asaa Ka Triniti Gara
Oktoba 12, 2025
Isiokwu: Mmegbu Nwa Odibo
Ihe Ọmụmụ 42
Sọnde Nke Iri Na Asatọ Ka Trinity Gara
Oktoba 19, 2025
Isiokwu: Ikwa Iko n’Ike
Ihe Ọmụmụ 43
Sọnde Nke Iri Na Iteghete Ka Triniti Gara
Oktoba 26, 2025
Isiokwu: Imebi Ụmụaka Site n’Ịkwanye Ha n’Akwamiko Maka Ịkpata Ego (CSEC)
Ihe Ọmụmụ 44
Sọnde Nke Iri Abụọ Ka Triniti Gara
Nọvemba 2, 2025
Isiokwu: Ịtụ Mgbere Ụmụntakịrị
Ihe Ọmụmụ 45
Sọnde Nke Iri Abụọ Na Otu Ka Triniti Gara
Nọvemba 9, 2025
Isiokwu: Agwa Ọjọọ Ịmanya Nwa E Ku n’Aka
Ihe Ọmụmụ 46
Sọnde Nke Abụọ Tupu Adventị
Nọvemba 16, 2025
Isiokwu: Mmegbu Maọbụ Nleghara Anya n'Ụlọ Ọrụ
Install
